CHIGBOGU OMEJE
Description
OKWU MMALITE
Nnọọ na akukọ "UCHENNA"! Akwụkwọ a na-akọ akụkọ dị ịtụnanya banyere nwatakịrị nke ji obere ihe malite ma mechaa nweta nnukwu ihe site na
...
ịchekwa ego.
Zute dike anyị, nwa mgbei aha ya bụ Uchenna onye gabigara ihe isi ike ma nwe olileanya. O nwetara onwe ya aha ọhụrụ nke bu "SMART UCHE" na njem ya na mba ọzọ . Site na ego ṅịịle o chekwara, ọ chọtara ụzọ isi mee ka nrọ ya mezuo. O gosipụtara na site ndụmọdụ, mkpebi siri ike na ṅchekwa egọ, ihe ọ bụla ga-ekwe omume.
Soro anyị ka anyị na-eso njem ya site na ụkọ ruo na ịba ọgaranya. Jikere maka njem a na-egosi na ọ bụ na ndị kacha nta n'ime anyị nwere ike iweta nnukwu mgbanwe!
INTRODUCTION
Welcome to the story "UCHENNA"! This book tells the amazing story of a kid who started with very little but ended up achieving great things by saving money.
Meet our hero, an orphan named Uchenna who faced tough times but never lost hope. He got a new name for himself “SMART UCHE” on his trip to a foreign land. With each coin saved, he found a way to make his dreams come true. He showed that with advice, determination and a piggy bank, anything is possible.
Join us as we follow his journey from rags to riches. Get ready for this adventure that proves even the youngest of us can make the biggest difference!
Read more